Ike Ekweremadu

Ike Ekweremadu
mmádu
Akụkụ nkeNigerian senators of the 9th National Assembly, Nigerian senators of the 8th National Assembly, Nigerian senators of the 7th National Assembly, Nigerian senators of the 6th National Assembly Dezie
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoIke Ekweremadu Dezie
Aha ọmụmụIke Ekweremadu Dezie
aha enyereIke Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya12 Mee 1962 Dezie
Ebe ọmụmụEnugwu Steti Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, pidgin Naịjirịa Dezie
ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of Nigeria, University of Abuja Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịPeople's Democratic Party Dezie
Ụcha ime anyaagba aja aja Dezie
educational stageDoctor of Philosophy Dezie
nnọchiaha nkeonweL485 Dezie

Ike Ekweremadu (a mụrụ n'ụbọchị nke 12 n'ọnwa Mee n'afọ 1962) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị na onye ọka iwu si Enugu Steeti nke jere ozi na Senate nke Naịjirịa kemgbe Mee afọ 2003.[1] Ọ bụ onye otu People's Democratic Party ma bụrụ osote onye isi oche nke ndị omeiwu Naịjirịa ugboro atọ n'usoro (6th, 7th na 8th) senate.[2] E jidere ya maka iweta nwatakịrị na UK maka iwe ihe ubi nke akụkụ ahụ na 23 June 2022. [3]

  1. Ekweremadu at 51 - a profile in grace (en-US). Vanguard News (2013-05-17). Retrieved on 2022-02-24.
  2. (2019) "The Nigerian National Assembly" (in en-gb). Advances in African Economic, Social and Political Development. DOI:10.1007/978-3-030-11905-8. ISSN 2198-7262. 
  3. "Two charged with child organ-harvesting conspiracy", BBC News, 2022-06-23. Retrieved on 2022-06-23. (in en-GB)

From Wikipedia, the free encyclopedia · View on Wikipedia

Developed by Nelliwinne