Ikeduru Local Government Area (LGA) dị na ọdịda anyanwụ nke Imo State, na ndịda Nigeria, West Africa. E si na Mbaitolu/Ikeduru wee keputa ya. O nwere isi ụlọ ọrụ ya na Iho (Ihuo).
Onye isi oche nke LGA Ikeduru ugbu a bụ Chief Sam Aka [1] onye si Iho-Dimeze. Ndị LGA Ikeduru nwere ndị agbataobi ndị a, Mbaitolu, Mbano, na Mbaise, ha nwekwara otu omenala na ahịa.