Ikorodu

Templeeti:Infobox settlement Ikorodu bụ nnukwu obodo dị na Lagos Steeti, Naịjirịa .[1] Ọ dị n'ebe ugwu ọwụwa anyanwụ nke Lagos City, n'akụkụ Lagos Lagoon ma soro Ogun State nwee ókèala. Na ngụkọta ọnụ ọgụgụ nke afọ 2006, ọnụ ọgụgụ ndị bi na ya bụ narị ise na iri atọ na ise na narị isii na iri na itoolu.[2] Ọ bụ gọọmentị ime obodo kachasị ukwuu na Lagos Steeti. Ndị bi na Ikorodu si Sagamu na steeti Ogun kwapụ. [citation needed]

Ikorodu
  1. NigeriaCongress.org. Archived from the original on 2004-01-09. Retrieved on 2007-04-08.
  2. The World Gazetteer. Archived from the original on 2013-02-11. Retrieved on 2007-04-05.

From Wikipedia, the free encyclopedia · View on Wikipedia

Developed by Nelliwinne