Irv Gotti

Irv Gotti
mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNjikota Obodo Amerika Dezie
aha n'asụsụ obodoIrv Gotti Dezie
Aha ọmụmụIrving Domingo Lorenzo Jr. Dezie
aha enyereIrv Dezie
aha ezinụlọ yaGotti Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya26 Jụn 1970 Dezie
Ebe ọmụmụHollis Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya5 Febụwarị 2025 Dezie
Ebe ọ nwụrụNew York City Dezie
Ụdị ọnwụeke na-akpata Dezie
ihe kpatara ọnwụọrịa strok Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaEnglish Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)1988 Dezie
Oge ọrụ ya (njedebe)2025 Dezie
ngwa egwuturntablism Dezie
ụdịegwu hip hop, R&B dị ugbu a, East Coast hip-hop Dezie
akara ndekọMurder Inc. Records, Def Jam Recordings Dezie

Irving Domingo Lorenzo Jr. (amụrụ na June 26, 1970 wee nwụọ na February 5, 2025), nke a maara nke ọma site na aha egwu ya bụ Irv Gotti, bụ ónyé American DJ, ónyé na-emepụta egwu, onye isi ndekọ, na ónyé isi na onye guzobere Murder Inc.[1] Ihe ndekọ. A maara ya nke ọma màkà ịmepụta ọtụtụ ndekọ ọnụ ọgụgụ mbụ màkà Ashanti, Ja Rule, na Jennifer Lopez, yana mmekorita ya na Jay-Z, DMX, na Kanye West. Gotti bụkwa onye mepụtara usoro BET Tales .

  1. The Smoking Gun: Archive (October 12, 2004). Archived from the original on October 12, 2004.

From Wikipedia, the free encyclopedia · View on Wikipedia

Developed by Nelliwinne