ụdịekere | nwoke ![]() |
---|---|
mba o sị | Njikota Obodo Amerika ![]() |
aha n'asụsụ obodo | Elpadaro F. Electronica Allah ![]() |
Aha ọmụmụ | Timothy Elpadaro Thedford ![]() |
aha enyere | Timothy, Elpadaro ![]() |
aha ezinụlọ ya | Thedford ![]() |
aha pseudonym | Jay Electronica ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 19 Septemba 1976 ![]() |
Ebe ọmụmụ | New Orleans ![]() |
onye mmekọ na-alụghị alụ | Erykah Badu ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | onye egwu, rapper, odee egwu, onye na-emeputa ihe ndeko, recording artist ![]() |
ebe agụmakwụkwọ | St. Augustine High School ![]() |
oge ọrụ ya (mmalite) | 1995 ![]() |
ngwa egwu | olu egwụ ![]() |
diskografi | Jay Electronica discography ![]() |
ụdị | egwu hip hop ![]() |
akara ndekọ | Roc Nation ![]() |
Elpadaro F. Electronica Allah (amụrụ Timothy Elpadaro Thedford; ụbọchị iri na itoolu n'ọnwa Septemba, n'afọ 1976), nke a maara dịka Jay Electronica (nke a na-akpọ J A Y E L E C T R O N I C A), bụ onye America na-eti egwu na onye na-emepụta ihe ndekọ.[1] O bu ụzọ nweta nlebara anya na 2007, mgbe ewepụtara mixtape mbụ ya, Act I: Eternal Sunshine (The Pledge). Ihe ịga nke ọma nke mixtape a kpọtụrụ aha na otu egwu "Exhibit C" mechara mee ka onye egwu America ibe ya bụ Jay-Z bịanye aka na Electronica na akara ndekọ ya, Roc Nation na 2010. E wepụtara abọm studio mbụ ya, A Written Testimony na 2020 ma soro Act II: The Patents of Nobility (The Turn) mgbe ọtụtụ afọ nke ịkọ nkọ na igbu oge gasịrị.