Jemma Nunu Kumba

Jemma Nunu Kumba
mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịSouth Sudan Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya1966 Dezie
Ebe ọmụmụTambura County Dezie
ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of Namibia Dezie
kọwara na URLhttps://www.theinsider-ss.com/who-is-rt-hon-jemma-nunu-kumba/ Dezie

 

Jemma Nunu Kumba (amụrụ n'afọ 1966) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị South Sudan. SPLM họpụtara ya dị ka ọkà okwu nke Revitalised Transitional National Legislative Assembly (R-TNLA).[1][2] Ọ ghọrọ nwanyị mbụ na-achịkwa ndị omeiwu nke South Sudan.[3]

  1. South Sudan appoints female as speaker of parliament (en). Al Arabiya English (24 July 2021).
  2. Nunu Kumba selected TNLA Speaker (en-US). Eye Radio (2021-07-23). Retrieved on 2022-10-11.
  3. Jemma Nunu Kumba: S.Sudan’s first female parliament speaker (en). Jordan Times (2021-07-24). Retrieved on 2022-10-10.

From Wikipedia, the free encyclopedia · View on Wikipedia

Developed by Nelliwinne