ụdịekere | nwoke ![]() |
---|---|
mba o sị | Naijiria, Njikota Obodo Amerika ![]() |
Aha ọmụmụ | Jidenna Theodore Mobisson ![]() |
aha enyere | Jidenna, Theodore ![]() |
aha ezinụlọ ya | Mobisson ![]() |
aha pseudonym | Jidenna ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 4 Mee 1985 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Wisconsin Rapids ![]() |
Ńnà | Oliver Mobisson ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | rapper, onye na-abụ abụ, odee egwu ![]() |
ebe agụmakwụkwọ | Stanford University, Milton Academy ![]() |
oge ọrụ ya (mmalite) | 2015 ![]() |
ngwa egwu | olu egwụ ![]() |
diskografi | Jidenna discography ![]() |
ụdị | egwu hip hop, R&B dị ugbu a, Jennifer Hudson, pop rap ![]() |
akara ndekọ | Epic Records ![]() |
webụsaịtị | https://www.jidenna.com/ ![]() |
Jidenna Theodore Mobisson Audio (a mụrụ ya na Mee 4, 1985). Ọ bụ sọọsọ Jidenna ka, eji mara ya.Ọ bụ onye Naịjirịa ma bụrụkwa Amerịkan rapa, na-agụ egwú, Odee egwu, na onye mmepụta ndekọ egwu. Na 2015, Jidenna wepụtara egwu abụọ, "Classic Man " na "Yoga",nke na-akwalite lebeelụ Jane lle Monáe Wondaland nchịkọta ndekọ egwu EP The Eephus ya naEpic Records . E wepụtara abọm mbụ ya, The Chief na Febuarị 17, 2017 nke bụ nọmba 38 na <i id="mwHA">Billboard</i> 200 .