ụdịekere | nwoke ![]() |
---|---|
mba o sị | South Africa ![]() |
aha enyere | John ![]() |
aha ezinụlọ ya | Kani ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 30 Ọgọọst 1943 ![]() |
Ebe ọmụmụ | New Brighton ![]() |
nwa | Atandwa Kani ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English ![]() |
ụdị ọrụ ya | acting, directing, drama, film screenwriting ![]() |
oge ọrụ ya (mmalite) | 1965 ![]() |
Ọrụ ama ama | The Lion King ![]() |
Ihe nrite | Tony Award for Best Actor in a Play, Order of Ikhamanga, Onye isi nke Order nke Alaeze Ukwu Britain ![]() |
notable role | Rafiki ![]() |
Bonisile John Kani (a mụrụ n'abalị iri atọ n'ọnwa Ọgọstụ n'afọ 1943) bụ onye South Africa na-eme ihe nkiri, onye edemede, onye nduzi na onye na-ede egwuregwu. A maara ya maka igosipụta T'Chaka na ihe nkiri Marvel Cinematic Universe Captain America: Civil War (2016) na Black Panther (2018), Rafiki na 2019 remake nke The Lion King na Colonel Ulenga na ihe nkiri Netflix Murder Mystery (2019).