John T. Walton | |
---|---|
Born | Newport, Arkansas, U.S. |
8 Ọktoba 1946
Died | 27 Juunu 2005 Jackson, Wyoming, U.S. | (aged 58)
Resting place | Bentonville Cemetery, Bentonville, Arkansas, U.S. |
Spouse(s) | Mary Ann Gunn (divorced) Christy Walton |
Children | Lukas Walton |
Parents |
|
Relatives |
and see Walton family |
John Thomas Walton (October 8, 1946 - June 27, 2005) bụ onye agha America na nwa nwoke nke onye guzobere Walmart Sam Walton.[1] Ọ bụkwa onye isi oche nke True North Venture Partners, ụlọ ọrụ na-ahụ maka ego. Walton so guzobe Children's Scholarship Fund, na-enye agụmakwụkwọ maka ndị ntorobịa nwere nsogbu.