ụdịekere | nwoke ![]() |
---|---|
mba o sị | Njikota Obodo Amerika ![]() |
aha ezinụlọ ya | Kenyatta ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 27 Jụn 1955 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Detroit ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | onye na-emeputa ihe ndeko ![]() |
onye were ọrụ | University of California, San Diego ![]() |
oge ọrụ ya (mmalite) | 1972 ![]() |
Kamau Kenyatta (amụrụ na June 27, 1955) bụ ónyé egwu America na-emeri Grammy-Award, ónyé na-emepụta ihe ndekọ, onye nhazi, onye na'ede ihe nkiri na onye nkuzi jazz.[1] Ọ bụ ónyé nkuzi nke egwu na Mahadum California, San Diego (UCSD). E nyere ya Barbara J. na Paul D. Saltman Distinguished Teaching Award na UCSD na Mee 2009.[2][3][4]