ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | South Africa ![]() |
aha enyere | Karen ![]() |
aha ezinụlọ ya | Muir ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 16 Septemba 1952 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Kimberley ![]() |
Ụbọchị ọnwụ ya | 1 Eprel 2013 ![]() |
Ebe ọ nwụrụ | Mossel Bay ![]() |
Ụdị ọnwụ | eke na-akpata ![]() |
ihe kpatara ọnwụ | Kansa ara ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | onye na-egwu mmiri, physician ![]() |
ebe agụmakwụkwọ | University of the Free State, Diamantveld High School ![]() |
ụdị egwuregwu | igwu mmiri ![]() |
Karen Muir (16 Septemba 1952 - 1 Eprel 2013) [1] [2] bụ onye na-egwu mmiri na South Africa. Amụrụ ma zụlite na Kimberley, ọ gara ụlọ akwụkwọ sekọndrị Diamantveld, ebe ọ gụrụ akwụkwọ na 1970. [3]