Kathrin Geoken ( amuru ya na 24 December 1979) o bu onye Dutch Paralympic cyclist nwere Anya nsogbu. O nọchitere Anya Netherlands na 2012 Summer Paralympics nke emere na London nke di na United Kingdom, o nwetere otu medal ola ocha na otu medal bronze Maka Meri omeriri.[1]
Ya na onye nlekota ya bu Kim van Dijk, o nwetere medal ola ocha na bronze na Meri omeriri na women's road time trial B.[1][2]
N'afọ 2012, ọ nwetakwara ihe ịchọ mma Order of Orange-Nassau . [3]
<ref>
tag; name "paralympic_bio" defined multiple times with different content