ụdịekere | nwoke ![]() |
---|---|
mba o sị | South Korea ![]() |
aha enyere | Kevin ![]() |
aha ezinụlọ ya | Wu ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 29 Ọgọọst 1990 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Njikota Obodo Amerika ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Korean ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | onye na-abụ abụ ![]() |
ebe agụmakwụkwọ | Dartmouth College ![]() |
oge ọrụ ya (mmalite) | 2016 ![]() |
ngwa egwu | olu egwụ ![]() |
Kevin Oh ( Hangul : 케빈오, amuru Ọgọst 29, 1990), [1] bụ onye Korea-American na-agụ abụ. Ọ bụ onye mmeri nke Superstar K7 . [2] Ọ wepụtara EP mbụ ya, Stardust, na Jenụwarị 20, 2017. [3] Ọ bụkwa onye asọmpi na ihe nkiri JTBC, Superband . [4]