ụdịekere | nwoke ![]() |
---|---|
mba o sị | Democratic Republic of the Congo ![]() |
Aha ọmụmụ | Antoine Christophe Agbepa Mumba Indmaik ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 13 Julaị 1956 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Kisangani ![]() |
Dị/nwunye | Aliane ![]() |
nwa | Didi-Stone, stephen okinyi, Minou Olomidé ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | singer-songwriter, onye na-abụ abụ, guitarist, recording artist ![]() |
oge ọrụ ya (mmalite) | 1978 ![]() |
ngwa egwu | Jita, olu egwụ ![]() |
diskografi | Koffi Olomidé discography ![]() |
Onye òtù nke | Quartier latin ![]() |
ụdị | Ndombolo ![]() |
onye nlereranya | Tabu Ley Rochereau ![]() |
webụsaịtị | http://kofficentral.fr ![]() |
Antoine Christophe Agbepa Mumba (13 Julaị, na afọ 1956), nke a maara dịka Koffi Olomidé, bụ onye na-agụ egwu, onye na-agba egwu, onye mmepụta, na onye na-ede egwu na Congo.[1] O nwere ọtụtụ ndekọ ọla edo n'ọrụ ya. Ọ bụ onye guzobere 'Quartier Latin International orchestra' na ọtụtụ ndị omenkà ama ama, gụnyere Fally Ipupa na Ferré Gola.