Kpali


Kpali bụ ihe nkiri ọchị ọchị Naịjirịa nke afọ 2019 nke Ladipo Johnson na-eduzi wee mepụta ya bụ Emem Ema, ndị e gosiputara na ihe nkiri ahụ bụ Ini Dima-Okojie, Nkem Owoh, Gloria Anozie Young, Linda Ejiofor na Kunle Remi.[1] [2] 'Kpali' bụ okwu a na-ahụkarị na omenala pop na Naijiria dị ka okwu paspọtụ ma ọ bụ asambodo nke etinyere n'otu ụzọ ahụ na ihe nkiri ahụ. [3]

  1. Ekechukwu (2019-12-28). 'Kpali' for Nigerian Immigrants. This Day. Retrieved on 2021-04-11.
  2. Augoye (2019-12-09). 'Star Wars' actor, Torin Pocock, makes Nollywood debut (en-GB). Premium Times. Retrieved on 2021-04-11.
  3. Ngene (2019-12-10). New Movie 'Kpali' Recounts The Life Of Nigerian Immigrants (en-US). NollyMania. Retrieved on 2021-04-11.

From Wikipedia, the free encyclopedia · View on Wikipedia

Developed by Nelliwinne