ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Njikota Obodo Amerika |
aha enyere | Kwesi |
aha ezinụlọ ya | Boakye |
ụbọchị ọmụmụ ya | 24 Julaị 1998 |
Ebe ọmụmụ | Los Angeles |
Asụsụ obodo | Bekee |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
Asụsụ ọ na-ede | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | omee, onye olu omee, omee, omee ihe nkiri |
oge ọrụ ya (mmalite) | 2005 |
Kwesi Nii-Lante Boakye (/ˈkweɪsi buːɑːˈtʃiː/ KWAY-see boo-ah-CHEE; a mụrụ n'ọnwa Julai 24, 1998) bụ onye America na-eme ihe nkiri. A maara ya nke ọma maka ikwupụta Darwin, ezigbo enyi Gumball na nwanne nkuchi ya na Cartoon Network animated series The Amazing World of Gumball na Gossamer na Looney Tunes Show . O mekwara Manny na ihe nkiri Tyler Perry nke afọ 2009 I Can Do Bad All By Myself, ma kwupụta The Passenger na Bravest Warriors .
Ọ bụ nwa ikpeazụ n'ime ụmụnne nwoke atọ bụkwa ndị na-eme ihe nkiri; Kwame Boateng, na Kofi Siriboe . Ezinụlọ Boakye bụ ndị Ghana.[1]