ụdịekere | nwoke ![]() |
---|---|
mba o sị | Naijiria ![]() |
aha enyere | Ladipo ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 29 Eprel 1992 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Lagos ![]() |
Asụsụ obodo | Asụsụ Yoruba ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, pidgin Naịjirịa, Asụsụ Yoruba ![]() |
ebe agụmakwụkwọ | Nort Kárólínạ, University of North Carolina ![]() |
oge ọrụ ya (mmalite) | 2014 ![]() |
agbụrụ | Ndi Yoruba ![]() |
okpukpere chi/echiche ụwa | Efefe Kraịst ![]() |
Ụcha ime anya | agba aja aja ![]() |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii ![]() |
ngwa egwu | olu egwụ, Piano ![]() |
ụmụ amaala ka | Ȯra Osun ![]() |
ụdị | African popular music, Afrobeats ![]() |
akara ndekọ | Mavin Records ![]() |
asụsụ eji dee ọrụ | English ![]() |
Ihe nrite | The Headies ![]() |
ahọpụtara maka | BET Hip Hop Awards ![]() |
webụsaịtị | https://www.ladipoe.com/ ![]() |
Ladipo Eso nke a maara dịka Ladipoe ma ọ bụ Poe bụ onye egwu Naịjirịa.[1] Na 28 Febụwarị 2017, Ladipoe bịanyere aka na nkwekọrịta ndekọ na Mavin Records.[2] Ọ ghọrọ onye a ma ama na egwu "Feel Alright" ebe SDC "Show Dem Camp" gosipụtara ya.[2] O weputara egwu ọhụrụ "Jaiye" na Machị 2019 tupu ọ hapụ egwu a, "Know You" nke onye na-agụ egwu Joromi nke Naijiria, Simi. Ọ bụkwa onye otu nnukwu ìgwè Naịjirịa bụ Collectiv3.