Oge/afọ mmalite | 2001 ![]() |
---|---|
aha | Leadership ![]() |
ọdịdị isi ụlọ ọrụ | Abuja ![]() |
ndị mbipụta | Leadership Newspaper Group ![]() |
mba osi | Naijiria ![]() |
asụsụ eji dee ọrụ | English ![]() |
webụsaịtị | http://leadership.ng, https://hausa.leadership.ng/, https://levogue.leadership.ng/ ![]() |
Leadership bụ akwụkwọ akụkọ mba Naịjirịa kwa ụbọchị. Emebere ya n'October 2004 site n'aka Sam Nda-Isaiah, onye ọchụnta ego na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị na-ere ọgwụ, a na bipụta ya site na Leadership Newspaper Group nke dabeere na Abuja, Nigeria. [1] Na webụsaịtị ya, akwụkwọ akụkọ ahụ na-ekwu, sị: “Anyị ga-akwado ọchịchị dị mma . Anyị ga-agbachitere ọdịmma ala Naijiria ọbụna megide ndị isi ya, anyị ga-ebulikwa mkpịsị akwụkwọ anyị elu mgbe niile na-agbachitere ihe ziri ezi. Ndị a bụ ụkpụrụ anyị bu n'obi na-atụle." [2]