Ụlọ ọrụ mmepụta ihe | ụlọ ọrụ ihe nkiri, Ihe nkiri nke Naịjirịa ![]() |
---|---|
ụdịekere | nwanyị ![]() |
mba o sị | Naijiria ![]() |
Aha ọmụmụ | Linda Ihuoma Ejiofor ![]() |
aha enyere | Linda ![]() |
aha ezinụlọ ya | Ejiofor ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 17 Julaị 1986 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Isuikwuato ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, pidgin Naịjirịa ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | omee, model ![]() |
ụdị ọrụ ya | theater arts ![]() |
ebe agụmakwụkwọ | University of Port Harcourt ![]() |
ogo mmụta | bachelor's degree ![]() |
oge ọrụ ya (mmalite) | 2007 ![]() |
okpukpere chi/echiche ụwa | Efefe Kraịst ![]() |
Ụcha ime anya | brown ![]() |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii ![]() |
Ihe nrite | Africa Magic Viewers' Choice Awards ![]() |
ahọpụtara maka | Zulu African Film Academy Awards, ELOY Awards, Africa Magic Viewers' Choice Awards, Nollywood Movies Awards, Africa Movie Academy Awards ![]() |
nnọchiaha nkeonwe | L484, L305214 ![]() |
Linda Ejiofor (amuru Linda Ihuoma Ejiofor; 17 Julaị 1986) bu onye omere na ihe nlere nke Naijiria sitere na steeti Abia amara maka oru ya dika Bimpe Adekoya na usoro onyonyo M-Net nke Tinsel. [1] [2] A họpụtara ya maka onye na- eme ihe nkiri kacha mma na ọrụ nkwado na 9th Africa Movie Academy Awards maka ọrụ ya na ihe nkiri The Meeting (2012). [3] [4] Tony Ogaga Erhariefe nke The Sun Nigeria depụtara ya dị ka otu n'ime ndị àmà amaNollywood nke 2013 [5] Ọ mụrụ nwa mbụ ya, nwoke.