aha | Lionheart ![]() |
---|---|
ụdị | drama film ![]() |
afọ/ụbọchị mbipụta | 2018, 7 Septemba 2018, Disemba 2018 ![]() |
ebe arụmọrụ mbụ | Toronto International Film Festival ![]() |
ndi mgbasa ozi | Netflix, YouTube ![]() |
mba osi | Naijiria ![]() |
Mmalite asụsụ ihe ngosi | English ![]() |
ụbọchị mmepụta | 2018 ![]() |
Onye nduzi | Genevieve Nnaji ![]() |
Odee akụkọ ihe nkiri | Genevieve Nnaji, Ishaya Bako, Chinny Onwugbenu ![]() |
onye n’emepụta ihe | Genevieve Nnaji, Chinny Onwugbenu ![]() |
onye na-emepụta ihe | Chinny Onwugbenu ![]() |
Ụbọchị nke mbụ arụmọrụ | 2018 ![]() |
ebe akụkọ | Naijiria ![]() |
Ụcha anụkpa ahụ | color ![]() |
Nyocha akara | 6.3/10, 100% ![]() |
ahọpụtara maka | International Submission to the Academy Awards ![]() |
usoro nkesa | video on demand, DVD, Blu-ray ![]() |
Ogo Kijkwijzer | 6 ![]() |
ụbọchị ọkwa | Septemba 2018 ![]() |
Lionheart bu ihe nkiri ejije nke Naijiria nke 2018 nke Chinny Onwugbenu mebere ma Genevieve Nnaji duziri ya. Ndi so n'ejije a bụ Pete Edochie, Genevieve Nnaji na Nkem Owoh . Netflix nwetara ya na 7 Septemba 2018, [1] eme ya ihe nkiri Netflix mbụ emere na Naịjirịa . [2] Lionheart malitere na 2018 Toronto International Film Festival na Canada. [3] Ihe nkiri a bụ izizi mbụ nke Nnaji [4] yana nke Peter Okoye na Chibuzor Azubuike (nke a makwaara dị ka Phyno ). [5] Emepụtara fim ahụ na ụwa niile na 4 Jenụwarị 2019 na Netflix. [6]
A họpụtara Lionheart dika ihe nkiri si Nigerian maka Best International Feature Film na 92nd Academy Awards.[7] Ọ bụ mbụ Nigeria na ewega ihe nkiri na Oscars.[8] N'abali anọ n'ọnwa Novemba 2019, Academy a gụpụrụ ihe nkiri a maka asụsụ ejiri mee ya kariri na Bekee [9] nani nkeji iri ka asụrụ Igbo na ya.[10]