ụdịekere | nwoke ![]() |
---|---|
mba o sị | Obodoézè Nà Ofú ![]() |
aha enyere | Lucian ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 5 Maachị 1976 ![]() |
Ebe ọmụmụ | London ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | odee ejije, omee, stage actor, omee ![]() |
ebe agụmakwụkwọ | University of Zimbabwe ![]() |
Lucian Msamati | |
---|---|
![]() Msamati in 2010 | |
Born | Lucian Wiina Msamati 5 Maachị 1976 London, England |
Other names | Wiina Msamati |
Occupation | Actor, playwright |
Lucian Wiina Msamati (a mụrụ na 5 Machị 1976) bụ onye na-eme ihe nkiri na Britain na Tanzania.Ọ natara ọtụtụ agụmakwụkwọ ya na ụlọ akwụkwọ Prince Edwards dị na Harare, Zimbabwe. Ọ rụrụ Salladhor Saan na usoro HBO Game of Thrones ma bụrụ onye isi ojii mbụ na-eme ihe nkiri na-eme Iago na mmepụta afọ 2015 nke Othello nke Royal Shakespeare Company.