Faịlụ:LUX (soap) logo.png | |
Ụdị ngwaahịa | Nlekọta onwe onye |
---|---|
Onye nwe ya | Unilever |
Mepụtara site na | Unilever nke India[1] Unilever Sri Lanka[2] Unilever Pakistan[3] |
Mba | United Kingdom |
E webatara ya | 1925; |
Ahịa | N'ụwa nile |
Ebe nrụọrụ weebụ | lux.com |
LUX bu aha ahia gazuru uwa Nile onu Nke ndi Unilever meputara.
. [4]Ere Lux n'obodo south Asian Nke gunyere India, Pakistan na Sri Lanka. Erekwara ya na Brazil, Thailand, middle East na South Africa.