Madeleine Hicklin

 

Madeleine Hicklin
mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịSouth Africa Dezie
aha enyereMadeleine Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya3 Septemba 1957 Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaEnglish Dezie
ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jimember of the National Assembly of South Africa Dezie
kọwara na URLhttps://www.pa.org.za/person/madeleine-bertine-hicklin/ Dezie

Madeleine Bertine Hicklin (amụrụ na 3 Septemba na afo 1957) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị South Africa nke jere ozi dị ka onye otu National Assembly kemgbe Mee, na afọ 2019. Ọ rụrụ ọrụ dị ka onye kansụl mpaghara na City of Johannesburg Metropolitan Municipality site n'Ogost, na afọ 2016 ruo Mee, na afọ 2019. Hicklin bụ onye otu Democratic Alliance .


From Wikipedia, the free encyclopedia · View on Wikipedia

Developed by Nelliwinne