Majid Michel

Majid Michel
mmádu
Ụlọ ọrụ mmepụta iheụlọ ọrụ ihe nkiri Dezie
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịGhana Dezie
aha enyereMajid Dezie
aha ezinụlọ yaMichel Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya22 Septemba 1980 Dezie
Ebe ọmụmụCantonments Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
ọrụ ọ na-arụomee Dezie
ụdị ọrụ yatheater arts Dezie
ebe agụmakwụkwọMfantsipim School Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2000 Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
webụsaịtịhttps://majidmichel.com Dezie
nnọchiaha nkeonweL485 Dezie

Majid Michel (a mụrụ na 22 Septemba 1980) bụ onye Ghana na-eme ihe nkiri, ihe nlereanya, onye telivishọn, onye na-ezisa ozi ọma na onye enyemaka. O nwetara nhọpụta maka onye na-eme ihe nkiri kachasị mma na ọrụ na Africa Movie Academy Awards n'afọ 2009, 2010, 2011, 2012, 2014 na 2017.[1][2] O mechara nweta ihe nrite ahụ n'afọ 2012 mgbe ahọpụtarachara ya ugboro atọ[3][4]

  1. AMAA 2009: List of Winners and Nominees. Retrieved on 17 January 2010.
  2. Interview with Majid at ModernGhana.com, 2008. Retrieved on 22 October 2009.
  3. Opurum. "Rita Dominic wins best actress", Daily Times, 23 April 2012. Retrieved on 23 April 2012.
  4. Alonge. "Rita Dominic, Majid Michel win big at AMAA 2012", Nigerian Entertainment, 23 April 2012. Retrieved on 23 April 2012.

From Wikipedia, the free encyclopedia · View on Wikipedia

Developed by Nelliwinne