Marcia Judith Freedman (Hibru; née Prince; May 17, 1938 September 21, 2021) bụ onye America-Izrel na-eme ihe maka udo, ikike ụmụ nwanyị, na ikike nwoke idina nwoke. N'afọ 1969, ọ gara Israel ebe o nyere aka guzobe ma duzie òtù ụmụ nwanyị n'afọ ndị 1970. Ọ bụ onye otu Knesset site na 1974 ruo 1977.