ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
aha enyere | Mariam ![]() |
aha ezinụlọ ya | Chabi, Talata ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 7 Julaị 1963 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Bembèrèkè ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị ![]() |
Ọkwá o ji | Vice President of Benin ![]() |
Mariam Talata, bụ osote onye isi ala nwanyị mbụ Benin. Onye bụbu onye nkuzi na onye nyocha ụlọ akwụkwọ bụ otu n'ime ọnụ ọgụgụ ụmụ nwanyị dị ntakịrị mana na-abawanye ụba na-erute ọkwa dị elu n'ofe ndịda Sahara Africa.