ụdịekere | nwoke ![]() |
---|---|
mba o sị | Njikota Obodo Amerika ![]() |
aha enyere | Matt ![]() |
aha ezinụlọ ya | Baker ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 10 Disemba 1921 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Forsyth County ![]() |
Ụbọchị ọnwụ ya | 11 Ọgọọst 1959 ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | American English ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | comics artist, pensụl, illustrator ![]() |
agbụrụ | Ndi Afrika nke Amerika ![]() |
Ọrụ ama ama | It Rhymes with Lust ![]() |
Ihe nrite | Will Eisner Hall of Fame ![]() |
ikike nwebiisinka dị ka onye okike | Ọrụ nwebiisinka chekwara ![]() |
Clarence Matthew Baker[1] (ubochí irí n'ọnwa Decemba, 1921 , rụo ụbọchị irí nà otu n'ọnwa Ọgọst, 1959) bụ ónyé America na-ese akwụkwọ na-atọ ọchị na onye na-ese ihe osise, nke a maara nke ọma màkà ịdọrọ ndị dike na-atọ ụtọ ógè ochie dị ka onye na-alụ ọgụ mpụ Phantom Lady, na ndị na-atọ egwu.[2] Ọ na-arụsi ọrụ ike na 1940s na 1950s Golden Age nke akwụkwọ ndị na-atọ ọchị, ọ bụ ónyé na-ese ihe na-atọ ụtọ nke mbụ a maara n'Afrịka na America iji nweta ihe ịga nke ọma na ụlọ ọrụ akwụkwọ ndị na'atọ ọchị.[3] O dekwara akwụkwọ akụkọ "ihe osise" nke St. John Publications' digest-sized "It Rhymes with Lust (1950), akwụkwọ akụkọ mbụ na-ese onyinyo n'agbanyeghị na e chepụtara okwu ahụ n'oge ahụ.
A nabatara Baker na Will Eisner Comic Book Hall of Fame na 2009.[4] Enwere ike ịhụ mmetụta ya na ndị na-ese ihe dịka Dave Stevens na Adam Hughes.[5]