ụdịekere | nwoke ![]() |
---|---|
mba o sị | Naijiria ![]() |
aha enyere | Mayowa ![]() |
aha ezinụlọ ya | Adewale ![]() |
aha pseudonym | Mayorkun ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 23 Maachị 1994 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Ȯra Osun ![]() |
Ńnà | Adewale ![]() |
Ńné | Toyin ![]() |
Dị/nwunye | Arifa ![]() |
Asụsụ obodo | Asụsụ Yoruba ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, pidgin Naịjirịa, Asụsụ Yoruba ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | performing artist, onye na-abụ abụ, odee egwu, entertainer, Ọgba egwu ![]() |
ebe agụmakwụkwọ | University of Lagos ![]() |
okpukpere chi/echiche ụwa | Efefe Kraịst ![]() |
Ụcha ime anya | brown ![]() |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii ![]() |
ngwa egwu | olu egwụ ![]() |
akara ndekọ | Columbia Records ![]() |
webụsaịtị | http://www.mayorkun.com/index.html ![]() |
nnọchiaha nkeonwe | L485 ![]() |
Templeeti:Infobox musical artist Adewale Mayowa Emmanuel Onye amụrụ na abali iri-abuo n’ato n’onwa atọ, afọ 1994, bụ onye amaara nke oma dịka Mayorkun, ma bụrụ nwaafọ Naịjịrịa na-agu egwu, na-ede egwu mana apịkwa pịano. [1] O weputara nkpuchi egwu nke Davido bụ "The Money" ma onye na-agụ egwu chọpụtara ya na Twitter. [2] Mayorkun bịanyere aka n'akwụkwọ ndekọ aha Davido Music Worldwide (DMW) n'afọ 2016; ewepụtara otu mpụta mbụ ya "Eleko" n'okpuru labeelu a. [3] Mayorkunkun wepụtara albọm studịo mbụ ya Onye isi obodo Lagos na Nọvemba 2018.