ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | South Africa |
aha enyere | Micki |
ụbọchị ọmụmụ ya | 19 Maachị 1961 |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | criminologist |
ebe agụmakwụkwọ | University of Pretoria |
Micki Pistorius (amụrụ ná mkpụrụ Ụbọchị iri na iteghete nke afọ 1961 na Pretoria ) bu onye mba South Afrịka forensic ma obu onye nyocha akparamaagwa na onye ode akwukwo . Ọ bụ nwanyị mbụ n'ọrụ ya [1] na onye mbụ profaịlụ na South Afrịka. [2] [3] Ọ na-ekwu na ya nwere "cryptesthesia", nghọta na-enweghị mmetụta maka ndị na-egbu mmadụ. [2] [4] Nwa nwanne ya bụbu onye sprinter na onye ogbu mmadụ bụ Oscar Pistorius a mara ikpe.