Mmamoloko Kubayi

Mmamoloko Kubayi
mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịSouth Africa Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya8 Mee 1978 Dezie
Ebe ọmụmụSoweto Dezie
Dị/nwunyeJoel Sihle Ngubane Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaEnglish Dezie
ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
ebe agụmakwụkwọVista University Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịAfrican National Congress Dezie
so naWorld Economic Forum Annual Meeting 2023 Dezie
kọwara na URLhttps://www.parliament.gov.za/person-details/1053, https://www.pa.org.za/person/mmamoloko-tryphosa-kubayi/ Dezie

Mmamoloko Tryphosa Kubayi (amụrụ na 8 Mee, na afọ 1978) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị South Africa bụ Minista nke Ebe Obibi Mmadụ na onye otu National Assembly maka African National Congress (ANC). Ọ bụ Minista nke Energy na afọ 2017, Minista nke Communications site na afo 2017 ruo na afọ 2018, Minista nke Sayensị na Teknụzụ site na afo 2018 ruo na afọ 2019, na Minista nke Njem site na afo 2019 ruo na afọ 2021.


From Wikipedia, the free encyclopedia · View on Wikipedia

Developed by Nelliwinne