ụdịekere | nwoke ![]() |
---|---|
mba o sị | Egypt ![]() |
aha n'asụsụ obodo | محمد منير ![]() |
Aha ọmụmụ | محمد منير محمد أبا يزيد جبريل متولي ![]() |
aha enyere | Mohamed, Mohammed ![]() |
aha ezinụlọ ya | Mounir ![]() |
aha otutu | الكينج ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 10 Ọktoba 1954 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Aswan ![]() |
Asụsụ obodo | Arabic ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Egyptian Arabic, Nubian ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | onye na-abụ abụ, omee, stage actor, omee ihe nkiri, omee ![]() |
ebe agụmakwụkwọ | Helwan University ![]() |
oge ọrụ ya (mmalite) | 1977 ![]() |
okpukpere chi/echiche ụwa | Okpukpere Alakụba ![]() |
ngwa egwu | olu egwụ ![]() |
ụdị | Arabic pop, jazz ![]() |
akara ndekọ | Alam El Phan ![]() |
webụsaịtị | https://mohamedmounir.com/en ![]() |
Mohamed Mounir (Arabic: محمد منير; a mụrụ n'October 10, 1954) bụ onye Egypt na-agụ egwu na onye na-eme ihe nkiri, nke nwere ọrụ egwu karịrị afọ iri anọ. Ọ na-etinye ụdị dị iche iche n'ime egwu ya, gụnyere egwu ndị Egypt oge ochie, egwu Nubian, blues, jazz na reggae.[1] A maara okwu ya maka ọdịnaya nkà ihe ọmụma ha na nkọwa mmekọrịta mmadụ na ibe ya na ndọrọ ndọrọ ọchịchị ha.[2] Ndị na-akwado ya maara ya nke ọma dịka "The King" na-ezo aka na abọm ya na egwu "El Malek Howwa El Malek" (The King is The King). Ezinụlọ Mounir si Nubia, Southern Aswan, Egypt.
N'ọnwa Eprel afọ 2021, ọ pụtara na usoro egwu mmeghe dịka onye na-abụ abụ maka Fero's Golden Parade n'ụgbọ mmiri olili ozu ndị Egypt n'ọdọ mmiri ahụ n'ihu National Museum of Egyptian Civilization.[3]
<ref>
tag; no text was provided for refs named cu5