ụdịekere | nwoke ![]() |
---|---|
mba o sị | Norway ![]() |
obodo maka egwuregwu | Norway ![]() |
Aha ọmụmụ | Morten Eilifsen ![]() |
aha enyere | Morten ![]() |
aha ezinụlọ ya | Eilifsen ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 6 Jenụwarị 1984 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Norway ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | cross-country skier ![]() |
ụdị egwuregwu | cross-country skiing ![]() |
Morten Eilifsen (amụrụ na ọnwa Jenụwarị 6, na afọ 1984) bụ onye Norwegian cross-country skier onye gbara ọsọ n'etiti afọ 2004 na 2014. Ihe kacha mma o mere na World Cup bụ nke itoolu na ihe omume kilomita 15 na Norway na 2007. Nanị mmeri Eilifsen meriri bụ na 4 × 10 km relay na Sweden na 2008. A họpụtabeghị ya ka ọ soro sọọ mpi na Olympic Games ma ọ bụ FIS Nordic World Ski Championships.