ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | Tunisia, France ![]() |
aha n'asụsụ obodo | مُفيدة التلاتلي ![]() |
aha enyere | Moufida ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 4 Ọgọọst 1947 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Sidi Bou Said ![]() |
Ụbọchị ọnwụ ya | 7 Febụwarị 2021 ![]() |
Ebe ọ nwụrụ | Tunis ![]() |
Asụsụ obodo | Arabic ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Arabic, French ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | onye nchikota ihe nkiri ![]() |
Ọkwá o ji | Minister of Culture ![]() |
ebe agụmakwụkwọ | Institut des hautes études cinématographiques ![]() |
oge ọrụ ya (mmalite) | 1970 ![]() |
Oge ọrụ ya (njedebe) | 2021 ![]() |
so na | 1994 Cannes Film Festival, 2000 Cannes Film Festival ![]() |
Ihe nrite | Sutherland Trophy ![]() |
ụdị metụtara | Category:Films directed by Moufida Tlatli ![]() |
Moufida Tlatli (4 August 1947 7 February 2021) bụ onye nduzi ihe nkiri, onye edemede, na onye nchịkọta akụkọ nke Tunisia.[1] A maara ya maka ihe nkiri ya The Silences of the Palace na 1994, nke ritere ọtụtụ onyinye mba ụwa. Ọ gara n'ihu duzie ihe nkiri abụọ ọzọ: The Season of Men (2000) na Nadia and Sarra (2004).