obere ụdị nke | Surmic languages ![]() |
---|---|
mba/obodo | Ethiopia ![]() |
usoro ederede | Geʽez script ![]() |
Ọkwa asụsụ UNESCO | 2 vulnerable ![]() |
Ọkwa asụsụ Ethnologue | 5 Na-etolite ![]() |
Mursi (nakwa Dama, Merdu, Meritu, Murzi, Murzu) bụ asụsụ ndịda ọwụwa anyanwụ Surmic nke ndị Mursi bi na South Omo Zone na-asụ n'akụkụ ọwụwa anyanwụ nke ndagwurugwu Omo ala dị na ndịda ọdịda anyanwụ Etiopia. Asụsụ ahụ yiri Suri, asụsụ Surmic ọzọ ndịda ọwụwa anyanwụ nke a na-asụ na ọdịda anyanwụ nke mpaghara asụsụ Mursi. Ihe dị ka mmadụ 7,400 na-asụ ya.: 91