ụdịekere | nwoke ![]() |
---|---|
mba o sị | South Africa ![]() |
Aha ọmụmụ | Nsikayesizwe David Junior Ngcobo ![]() |
aha enyere | Nsikayesizwe, David, Junior ![]() |
aha ezinụlọ ya | Ngcobo ![]() |
aha pseudonym | Nasty C ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 11 Febụwarị 1997 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Durban ![]() |
onye mmekọ na-alụghị alụ | Sammie Heavens ![]() |
nwa | Oliver David ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee ![]() |
oge ọrụ ya (mmalite) | 2013 ![]() |
ngwa egwu | olu egwụ ![]() |
diskografi | Nasty C discography ![]() |
ụdị | egwu hip hop ![]() |
akara ndekọ | TALL RACKS RECORDS, Def Jam Recordings ![]() |
Ihe nrite | South African Music Award for Music Video of the Year ![]() |
webụsaịtị | https://www.nastyc.africa/ ![]() |
Nsikayesizwe David Junior Ngcobo[1] (amụrụ na 11 Febụwarị na afọ 1997), nke a maara dịka Nasty C, bụ onye South Afrika na-eti egwu, onye na-ede egwu, na onye na-emepụta ihe ndekọ.
Mgbe ọ hapụsịrị mixtapes atọ, otu bụ "Undisputed" na EPs abụọ, Ngcobo wepụtara abọm mbụ ya Bad Hair (2016), na Strings and Bling (2018) nke jikọtara ma kwado njem mbụ ya, The Ivyson Tour .[2][3][4]
Ọ bụ onye kacha nta natara ihe nrite na 2015 South African Hip Hop Awards, ya bụ Best Freshman Award.[5][6]
Na ọnwa Machị afọ 2020, Nasty C bịanyere aka na nkwekọrịta nkwekọrịta na Def Jam Records, ma wepụta egwu ya na United States mgbe ọ sonyere Def Jam, "There They Go", nke mere ka a mara ya n'ụwa niile, o weputara abọm nke atọ ya na 28 Ọgọstụ afọ 2020, na nke mbụ ya na akara nke akpọrọ Zulu Man with Some Power (2020).