Anioma bụ otu ndị Igbo dị na Delta Staet, fa mejupụtara obodo ndị Igbo nke gafere mpaghara gọọmentị ime obodo itenaani. Ha bi na Delta North Senatorial District, nke nwere Enuani (Oshimili / Aniocha), Ika, na Ukwuani / Ndokwa asụsụ mpaghara nke Delta State.
Anioma pụtara "Ala Dị Nma" n'asụsụ Igbo ma ọ nwere ọnụ ọgụgụ ndị bi na ya dị ihe dị ka nde mmadụ 1.8.[1][2]