Ngai (nke a na-akpọkwa Múrungu ma ọ bụ Enkai) bụ Chineke Kasị Elu na ime mmụọ nke Kikuyu (ma ọ bụ Gikuyu) na ndị Embu, Meru na Kamba nke Kenya, na Ndị Maasai nke Kenya na Tanzania.[1]Na but onye okie nke uwa na ihe Nile di na ya. Ana akpo ya chukwu nwere Ike Nile, Kikuya, Embu, meru, Kamba na Maasai nke Kenya na efe Ngai ihe Mt.Kirinyaga(mount Kenya) mgbe ana ekpe ekpere na eji ewu atu aja na osisi mugumo. Ihe obula nwere Ike ibite aja nke gunyere oge nnukw mmiri, oge nnukw u Oria, oge Iko ihe na ibo ihe nakwa oge ndu mmadu nke gunyere omumu , alumdi na nwunye maobu onwu.]