obere ụdị nke | Northeast Coast Bantu ![]() |
---|---|
mba/obodo | Tanzania ![]() |
ụmụ amaala ka | Dodoma Region, Morogoro Region, Pwani Region, Tanga, Manyara Region ![]() |
usoro ederede | Latin script ![]() |
Ọkwa asụsụ Ethnologue | 6a Vigorous ![]() |
Ngulu bụ asụsụ Bantu a na-asụ n'ebe ọwụwa anyanwụ nke etiti obodo Tanzania. N'afọ 1987, e mere atụmatụ na ọnụ ọgụgụ ndị na-asụ Ngulu dị 132,000 . A na-akpọkwa asụsụ Ngulu Geja, Kingulu, Nguru, Nguu, ma ọ bụ kwa Wayomba.