Ndị agha Naịjirịa (NA) bụ ndị agha ala nke ndị agha Obodo Naịjarịa. Ọ bụ Kansụl Ndị Agha Naịjirịa (NAC) na-achịkwa ya.[1] Onye isi ndị agha bụ onye isi agha kachasị elu nke ndị agha Naịjirịa.[2]
- ↑ Parliament of Nigeria. Nigerian Armed Forces Act, 1994. International Red Cross. Retrieved on 12 March 2015.
- ↑ Nigeria's President Goodluck Jonathan sacks military chiefs. BBC News. Retrieved on June 9, 2015.