ụdịekere | nwoke ![]() |
---|---|
mba o sị | Naijiria ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 24 Maachị 1967 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Port Harcourt ![]() |
Asụsụ obodo | Asụ̀sụ̀ Ìgbò ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | onye nhazi ndu ihe nkiri, onye nhazi ederede ![]() |
ebe agụmakwụkwọ | University of Nigeria, University of Wolverhampton, London Metropolitan University ![]() |
ụdị metụtara | Category:Films directed by Obi Emelonye ![]() |
Obi Emelonyelisten bụ onye nduzi ihe nkiri Naijiria.[1] A maara ya maka iduzi ihe nkiri ndị nwetara ihe nrite dịka Last Flight to Abuja (2012), The Mirror Boy (2011), na Onye Ozi (2013).[2][3]
N'afọ 2020 n'oge ọrịa coronavirus, nke mechiri azụmaahịa n'ụwa niile, Obi Emelonye ghọrọ onye nduzi ihe nkiri mbụ mere ihe nkiri site na Zoom, site n'ịrụ ọrụ ya na ndị na-eme ihe nkiri na London na Lagos. Ihe nkiri ahụ, Heart 2 Heart, nwetara otuto dị egwu site n'aka nnukwu ụlọ ọrụ mgbasa ozi n'ụwa niile.