Obolo people

Ndị Obolo (nke a na-akpọkwa Andoni ma ọ bụ Idoni), bụ agbụrụ dị na mpaghara Niger Delta nke Naịjirịa (akụkụ nke Obolo).[1] A na-ahụ ndị Obolo na Rivers Steeti, Akwa Ibom Steeti. Ha nwere mmekọrịta akụkọ ihe mere eme na ndị Oron, Ohafia, Ogoloma, Ido, na ndị Ibeno, ndị sokwa na Niger Delta.

Ndị Obolo bi n'ebe kachasị ogologo nke Niger Delta mangroves belt, nke nwekwara nnukwu mmanụ na gas na Gulf of Guinea. Ndị Andoni na-akpọ Chineke "Awaji".[2][3]  

  1. Atainyang (2021-06-13). Calabar, Obolo States creation feature at House of Reps public hearing (en-US). National News Track. Retrieved on 2022-04-11.
  2. Biography of Engineer Tele Ikuru the Deputy Governor. riversstatenigeria.net. River State Government (2010).
  3. Gogo. Bell; religious/ritual equipment (en). British Museum. Retrieved on 2021-11-19.

From Wikipedia, the free encyclopedia · View on Wikipedia

Developed by Nelliwinne