obere ụdị nke | ofe, nrị |
---|---|
Akụkụ nke | Naijiria, Eluàlà, Urhobo, Ȯra Delta |
ụmụ amaala ka | Ndị Urobo, Isoko people |
ebe | Ȯra Delta |
mba osi | Naijiria |
WikiProject na-elekọta ya | WikiProject Intangible Cultural Heritage |
Oghwevwri bụ ofe mmanụ nkwụ agbariri agbari nke ndị Urhobo nke Southern Nigeria riri. Aha "Oghwevwri" pụtara "mmanụ ofe" A na-eji azụ a na-ese anwụrụ ma ọ bụ nke a mịrị amị, anụ, ose, crayfish, potash na mmanụ nkwụ akwadebe ya. A na-erikarị ya na eba, usi (starch) ma ọ bụ yam. Oghwevwri bụ ofe pụrụ iche a na-enye ndị ọbịa na agbamakwụkwọ, olili ozu na ihe omume ọdịnala ndị ọzọ.[1]