Oluyemi Adeniji

 

Oluyemi Adenji
mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya22 Julaị 1934 Dezie
Ebe ọmụmụIjebu Ode Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya26 Novemba 2017 Dezie
Ebe ọ nwụrụLondon Dezie
Asụsụ obodoAsụsụ Yoruba Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụsụ Yoruba, pidgin Naịjirịa, French language Dezie
ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, diplomat Dezie
Ọkwá o jiMinister of Foreign Affairs of Nigeria, Minister of Interior Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of London Dezie
agbụrụNdi Yoruba Dezie

Ambassador Oluyemi Adeniji Audio  (iri abụo na asaa Julaị 1934 Ō iri abụo na asaa Nọvemba 2017 na London) bụ onye na-arụ ọrụ na Naijiria na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị bụ onye nnọchi anya pụrụ iche nke odeakwụkwọ ukwu na United Nati ons Mission na Sierra Leone (UNAMSIL) site na Nọvember 19, 1999 ruo Julaị 16, 2003.[1] O mechara bụrụ Minista Na-ahụ Maka Mba Ọzọ nke Naijiria site na July 2003 ruo June 2006, mgbe ahụ Minista na-ahụ maka ihe ndị dị n'ime obodo site na 21 June 2006 ruo May 2007.

  1. Ex-Foreign Minister Adeniji dies at 83

From Wikipedia, the free encyclopedia · View on Wikipedia

Developed by Nelliwinne