ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | Naijiria ![]() |
obodo maka egwuregwu | Naijiria ![]() |
aha enyere | Onome ![]() |
aha ezinụlọ ya | Ebi ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 8 Mee 1983 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Lagos ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, pidgin Naịjirịa ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ ![]() |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | onye na-agbachitere ![]() |
Ụcha ime anya | agba aja aja ![]() |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii ![]() |
ụdị egwuregwu | footbọl ![]() |
nọmba egwuregwu | 3 ![]() |
Onome Ebi bụ onye na - agbachitere bọọlụ Naịjirịa na- agbara Henan Jianye bọọlụ ugbu a n'asọmpị iko ndị inyom China na ndị otu Naịjirịa, Super Falcons. Na 2019 ọ ghọrọ onye egwuregwu bọọlụ Afrịka nke mbụ gbara bọọlụ na ndorondoro ise nke FIFA World cups.