obere ụdị nke | President of the Republic, head of government, head of state ![]() |
---|---|
Oge/afọ mmalite | 22 Septemba 1830 ![]() |
prefix nsọpụrụ | Mr. President, Excellency ![]() |
ụlọ ọrụ gọọmentị | Carondelet Palace ![]() |
njide ọnọdụ | Daniel Noboa ![]() |
nhazi nke ụlọ ọrụ ma ọ bụ ọnọdụ na-eduzi | Government of Ecuador ![]() |
mba/obodo | Ecuador ![]() |
Nwe ikike | Ecuador ![]() |
onye nọchiri anya / onye nnọchi anya / ngbanwe nke ụlọ ọrụ / onye ọrụ | Vice President of Ecuador ![]() |
webụsaịtị | http://www.presidencia.gov.ec ![]() |
nwanyi ụdị akara | prezidentka Ekvádoru, Presidenta de Ecuador ![]() |
nwoke ụdị akara | Presidente de Ecuador ![]() |
nwere ndepụta | list of presidents of Ecuador ![]() |
Onye isi ala Obodo Ecuador nke a na akpọ Presidente del Ecuador) n'olu asụsụ spanish (Spanic: Presidente Constitucional de la República del Ecuador), [1] na-eje ozi dị ka onye isi ala na onye isi ọchịchị nke Ecuador. Ọ bụ ọfịs ndọrọ ndọrọ ọchịchị kachasị elu na mba ahụ dị ka onye isi nke ngalaba gọọmentị. Dika Iwu dị ugbu a si wee di, onye isi ala nwere ike ije ozi afọ anọ abụọ. Tupu nke ahụ, onye isi ala nwere ike ije ozi naanị otu afọ anọ.
Onye bụ onye isi ala nke na achi Ecuador ugbu a bụ Daniel Noboa. [2]A họpụtara ya na 2023,o wee bụrụkwa onye isi ala kachasị nta n'akụkọ ihe mere eme n'oge gara aga nke mba ahụ.
Oge ọgba aghara na ndọrọdọrọ nke juputara na usoro ọchịchị ọkwa onye isi ala nke Ecuador, emela ka ọfịs ahụ na agbanwe ndị isi ala ugboro ugboro n'akụkọ ihe mere eme nke mba ahụ. Opekata mpe ugboro ise, ka agbanwegoro ọrụ onye isi ala na gọọmentị nwa oge ma ọ bụ ndị agha. Ọtụtụ mgbe, a hapụrụ ọfịs ahụ n'aka onye isi oche na-anọchi anya ma ọ bụ onye isi oche, ọtụtụ n'ime ha ga-aga n'ihu bụrụ onye isi ala. Onye isi ala nke jere ozi oge kachasị n'ọchịchị bụ José María Velasco Ibarra, onye jere ozi arọ ise.
Tupu Onye isi ala Rafael Correa, onye isi ala nke chiri ikpeazụ jere ozi ya zuru oke bụ Sixto Durán Ballén, onye jere ozi site na 1992 ruo 1996.