Osinakachukwu Ideozu | |
---|---|
Member of the Senate of Nigeria | |
[[ Ambassador to Templeeti:CountryPrefixThe]] | |
Templeeti:Str rep 2015 | |
Preceded by | Wilson Asinobi Ake |
Succeeded by | Betty Apiafi |
Constituency | Rivers West |
Minority Whip of the Rivers State House of Assembly | |
[[ Ambassador to Templeeti:CountryPrefixThe]] | |
In office Templeeti:En dash range | |
Preceded by | none |
Succeeded by | Douglas Ikerechi |
Constituency | Ahoada East I |
Member of the House of Representatives of Nigeria | |
[[ Ambassador to Templeeti:CountryPrefixThe]] | |
In office Templeeti:En dash range | |
Preceded by | Chibudom Nwuche |
Succeeded by | Betty Apiafi |
Constituency | Abua-Odual/Ahoada East |
Personal details | |
Born | Templeeti:Birth year and age Ahoada, Rivers State, Nigeria |
Political party | PDP |
Alma mater | Rivers State University of Science and Technology University of Port Harcourt |
Occupation | Businessman and politician |
Profession | Estate surveyor and valuer |
Akụkụ nke | House of Representatives of Nigeria |
---|---|
ụdịekere | nwoke |
mba o sị | Naijiria |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1965 |
Ebe ọmụmụ | Ahoada |
ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
Ọkwá o ji | onye otu ndi omeiwu nigeria, onye otu ulo nnochite anya Naijiria, member of the Rivers State House of Assembly |
ebe agụmakwụkwọ | University College London, University of Port Harcourt, Rivers State University of Science and Technology, Enugu State University of Science and Technology |
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | Rivers State People's Democratic Party, People's Democratic Party |
Osinakachukwu Ideozu (amụrụ na ọnwa asaa, afọ otu puku, narị iteolu na iri isii n'ise (Julaị 1965) bụ onye ọchụnta ego Naijiria na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị nke People's Democratic Party. Ọ bụ onye otu Senate nke Naịjirịa ugbu a na-anọchite anya Rivers West senatorial district. Ideozu bụ onye otu na Minority Whip nke Rivers Steetị House of Assembly site na afọ otu puku, narị iteolu na iri iteolu n'iteolu ruo n'afọ puku abụọ n'atọ (1999 ruo 2003) ebe ọ nọchitere anya Ahoada East I ma mesịa bụrụ onye a họpụtara n'ime Ụlọ Ndị Nnọchiteanya Naijiria n'etiti afọ puku abụọ n'atọ ruo n'afọ puku abụọ n'asaa (2003 na 2007) ebe ọ nọchiri anya Abua-Odual / Ahoada East Federal Constituency.[1] A họpụtara Ideozu ka ọ bụrụ Kọmishọna Na-ahụ Maka Ego n'ọnwa Ọktoba n'afọ puku abụọ n'asaa (2007) site n'aka Gọvanọ Rivers State n'oge ahụ, Chibuike Amaechi, ọkwá ọ nọ na ya ruo n'ọnwa isiị n'afọ puku abụọ n'iteolu (6 Jun 2009) mgbe a gbasara ụlọ ọrụ ahụ.