mba/obodo | Naijiria ![]() |
---|---|
dị na ngalaba nhazi mpaghara | Imo State ![]() |
nhazi ọnọdụ | 5°29′6″N 7°2′6″E, 5°28′36″N 7°1′1″E ![]() |
Image: Owerri Municipal bụ ọchịchị ime obodo dị na Imo steeti , Naijiria . Isi ụlọ ọrụ ya dị n'obodo Owerri . Ọ nwere mpaghara 58 km² ya na ọnụ ọgụgụ mmadụ dị puku narị iri abụọ na asaa, narị abụọ na iri na atọ' dịka ngụkọ nke afọ 2006 siri dị. Koodu nzipu ozi nke mpaghara ahụ bụ narị anọ na iri isii .. [1] Obodo Owerri na-anọdụ n'akụkụ ụzọ si Port Harcourt, Ọnịcha, Aba, Orlu, Okigwe na Umuahia . Ọ bụkwa ebe a na-ere ahịa nkwụ, ọka [maize], ji na akpu [manioc]. Ahịa Eke Ukwu Owere bụ nnukwu ahịa na Owerri Municipal. [2]