Oyi bụ ógbè Gọọmentị Obodo na Anambra Steeti, Naịjirịa .[1] Ọ bụ ebe obibi nke ndị Oyi. Obodo ndị mejupụtara gọọmentị ime obodo bụ Nkwelle-Ezunaka, Awkuzu, Ogbunike, Umuneba, Umunya na Nteje.
Oyi/Ayamelum bụ mpaghara gọọmentị etiti nke Hon Chinedu Eluemuno nọchitere anya na Federal House of Representatives, Abuja . Oyi nwere ọtụtụ ndị isi oche kansụl gụnyere Chief Okonkwo Onuigbo (site na Omor), Barr Solomon Ekwenze, Barr. Ifeyinwa Morah na Hon. Edwin Aghadiuno[2][3]