Priscilla Misihairabwi-Mushonga

Priscilla Misihairabwi-Mushonga
mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịZimbabwe Dezie
aha enyerePriscilla Dezie
Ebe ọmụmụGlen Norah Dezie
ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
ebe agụmakwụkwọSt Dominic's Chishawasha Dezie

Pri

iscilla Misihairabwi-Mushonga bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Zimbabwe na onye nnọchi anya alaeze Sweden . N'oge ọ bụ onye omeiwu Glen Norah, ọ rụkwara ọrụ dị ka minista mba ọzọ nke Movement for Democratic Change. Mgbe pati ahụ kewara na 2005, ọ nọgidere na MDC ma họpụta ya dịka osote odeakwụkwọ ukwu nke pati ahụ. Ọ nọwo na-anọchite anya pati ya na mkparịta ụka ndọrọ ndọrọ ọchịchị Zimbabwe.


Priscilla Misihairabwi-Mushonga
Minister of Regional Integration and International Cooperation of Zimbabwe
[[ Ambassador to Templeeti:CountryPrefixThe]]
In office
Templeeti:En dash range
Prime MinisterMorgan Tsvangirai
Personal details
BornGlen Norah, Harare
Political party[MDC – Mutambara

Lua error in package.lua at line 80: module 'Module:If preview' not found.

Priscilla Misihairabwi-Mushonga bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Zimbabwe na onye nnọchi anya alaeze Sweden . N'oge ọ bụ onye omeiwu Glen Norah, ọ rụkwara ọrụ dị ka minista mba ọzọ nke Movement for Democratic Change. Mgbe pati ahụ kewara na 2005, ọ nọgidere na MDC ma họpụta ya dịka osote odeakwụkwọ ukwu nke pati ahụ. Ọ nọwo na-anọchite anya pati ya na mkparịta ụka ndọrọ ndọrọ ọchịchị Zimbabwe.


From Wikipedia, the free encyclopedia · View on Wikipedia

Developed by Nelliwinne