Razia Barakzai (amụrụ n'afọ 1995) bụ onye na-ahụ maka ihe ndị ruuru ụmụ nwanyị n'Afghanistan. A kpọrọ ya otu n'ime ụmụ nwanyị 100 nke BBC na 2021 maka iduzi ngagharị iwe ụmụ nwanyị mbụ megide ndị Taliban n'ọnwa Ọgọstụ 2021, [1] mgbe ha weghaara Afghanistan na mbido ọnwa ahụ. [2][3]
- ↑ Jaafari (July 7, 2023). Women in Afghanistan are devastated by the Taliban's ban on beauty salons (en). The World from PRX. Retrieved on 2023-09-20.
- ↑ Shahalimi (2022-08-16). We Are Still Here: Afghan Women on Courage, Freedom, and the Fight to Be Heard (in en). Penguin. ISBN 978-0-593-47291-0. Retrieved on 2023-09-20.
- ↑ Nelson (August 17, 2022). Afghan women raise their voices in two new anthologies. NPR. Archived from the original on August 17, 2022. Retrieved on September 20, 2023.